Flavour – Woman King Lyrics

Flavour – Woman King Lyrics

Read ‘Woman King Lyrics,’ by Flavour below

Ebelebe
Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu.
Ebube nwata nke ne Ebelebe.
Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu

Akwuuuugo!!
nwa na mma …
lele nu ya na o pu a ma.
Imakwa na nwaanyi na aka ibe ya(nwaanyi na aka ibe ya nwaanyi na aka ibe ya )

precious o…. ne (agbala nwaanyi le)
epitome in your beauty (o Ka o mee)
see how renown all they glory (o puta wa go)
this is not your regular woman

Ebelebe, Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu
she is the king of queens
she’s the queen of queens (ugogbe eze nwaanyi ee!)
A queen and more…
gbana Risia , Kari sia Kari sia
Akwugo puta na ogbo, o ma- gba aka wa naa, Maka na egwu ya na ada ego.
Ego Oyibo (pounds and dollars)
Foreign Currencies
you can look but can’t touch
neke ne ka o si eje
ebube nwa juru eju, ijele nwaanyi a puta
Ndi obere mmanwu a nakpu siee

Akwuuuugo!!!
Neje neje

Ebelebe
Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu.
Ebube nwata nke ne Ebelebe.
Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here

Recent

Popular

Trending Now Top 50